1 Ihe E Mere 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Siria gbara ọsọ+ n’ihi ndị Izrel; Devid wee gbuo n’ime ndị Siria puku mmadụ asaa ndị na-agba ịnyịnya na puku ndị ikom iri anọ bụ́ ndị ji ụkwụ aga. O gbukwara Shofak bụ́ onyeisi ndị agha ha.+
18 Ma ndị Siria gbara ọsọ+ n’ihi ndị Izrel; Devid wee gbuo n’ime ndị Siria puku mmadụ asaa ndị na-agba ịnyịnya na puku ndị ikom iri anọ bụ́ ndị ji ụkwụ aga. O gbukwara Shofak bụ́ onyeisi ndị agha ha.+