22 O wee ruo na n’ụbọchị agha, ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị niile ha na Sọl na Jọnatan nọ ji mma agha+ ma ọ bụ ube; ma, ọ bụ naanị Sọl+ na Jọnatan nwa ya ji ngwá agha.
47 Ìgwè mmadụ a dum ga-amara na Jehova adịghị eji mma agha ma ọ bụ ube eweta nzọpụta,+ n’ihi na ọ bụ Jehova nwe agha a,+ ọ ga-enyefekwa unu n’aka anyị.”+