20 Ìgwè atọ ahụ wee fụọ opi ha+ ma kụrie nnukwu ite ha, werezie aka ekpe ha jide ọwa ọkụ ha, jide opi ha n’aka nri ha ka ha fụọ ha, ha wee malite iti mkpu, sị: “Mma agha Jehova+ na nke Gidiọn!”
47 Ìgwè mmadụ a dum ga-amara na Jehova adịghị eji mma agha ma ọ bụ ube eweta nzọpụta,+ n’ihi na ọ bụ Jehova nwe agha a,+ ọ ga-enyefekwa unu n’aka anyị.”+
6 O wee sị m: “Nke a bụ ihe Jehova gwara Zerọbabel, ‘“Ọ bụghị site n’ụsụụ ndị agha,+ ọ bụghịkwa site n’ike,+ kama ọ bụ site na mmụọ m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.