1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Aka Jehova dịkwasịrị Ịlaịja,+ o wee kee ájị̀ n’úkwù,+ buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.+ 2 Ndị Eze 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ akwara.”+ O wee ruo na ozugbo onye na-akpọ ụbọ akwara kpọrọ ụbọ akwara, aka+ Jehova dịkwasịrị ya. Ezikiel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+
15 Kpọtaranụ m onye na-akpọ ụbọ akwara.”+ O wee ruo na ozugbo onye na-akpọ ụbọ akwara kpọrọ ụbọ akwara, aka+ Jehova dịkwasịrị ya.
14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+