Ezikiel 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel wee bịakwute m ma nọrọ ọdụ n’ihu m.+ Ezikiel 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo n’afọ nke asaa, n’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel bịara ịjụ Jehova ase.+ Ha wee nọdụ ala n’ihu m.+
20 O wee ruo n’afọ nke asaa, n’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel bịara ịjụ Jehova ase.+ Ha wee nọdụ ala n’ihu m.+