8O wee ruo n’afọ nke isii, n’ọnwa nke isii, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m,+ mgbe aka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dịkwasịrị m n’ebe ahụ.+
31 Ha ga-abịakwute gị, dị ka ndị mmadụ si abịa, wee nọrọ ọdụ n’ihu gị dị ka ndị m.+ Ha ga-anụkwa okwu gị ma ha agaghị eme ya,+ n’ihi na ha ji ọnụ ha na-ekwupụta agụụ ihe ọjọọ na-agụ ha, ọ bụkwa n’uru na-ezighị ezi ka obi ha na-aga.+