Ezikiel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’afọ nke isii, n’ọnwa nke isii, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m,+ mgbe aka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dịkwasịrị m n’ebe ahụ.+
8 O wee ruo n’afọ nke isii, n’ọnwa nke isii, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m,+ mgbe aka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dịkwasịrị m n’ebe ahụ.+