Ezikiel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+ Ezikiel 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Aka Jehova wee dịkwasị m n’ebe ahụ, o wee sị m: “Bilie, gaa na ndagwurugwu,*+ m ga-agwa gị okwu n’ebe ahụ.”
3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+
22 Aka Jehova wee dịkwasị m n’ebe ahụ, o wee sị m: “Bilie, gaa na ndagwurugwu,*+ m ga-agwa gị okwu n’ebe ahụ.”