11 Ndị niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá na ndị okenye wee sị: “Anyị bụ ndị akaebe! Ka Jehova mee ka nwunye gị nke na-abata n’ụlọ gị dịrị ka Rechel+ na Lia,+ bụ́ ndị wuru ụlọ Izrel;+ gosipụtakwa àgwà ọma gị n’Efrata+ ma mee ka aha gị dee ude na Betlehem.+
6 Ọ bụrụ na e nwee ka nna gị si chọọ m, ị ga-asị ya, ‘Devid rịọsiri m ike ka m nye ya oge ka ọ gbaga Betlehem+ bụ́ obodo ya, n’ihi na e nwere àjà a na-achụ n’ebe ahụ kwa afọ maka ezinụlọ ya dum.’+