-
1 Samuel 20:29Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
29 O wee sị, ‘Biko, hapụ m ka m lawa, n’ihi na anyị nwere àjà ezinụlọ anyị ga-achụ n’obodo, ọ bụkwa nwanne m nyere m iwu. Ya mere, ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, biko, ka m mịpụ gaa hụ ụmụnne m.’ Ọ bụ ya mere na ọ bịabeghị na tebụl eze.”
-