1 Ndị Eze 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ndị Izrel nọ na-achụ àjà n’ebe ndị dị elu,+ n’ihi na ọ dịbeghị ụlọ e wuuru aha Jehova ruo n’oge ahụ.+ 1 Ihe E Mere 16:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 hapụkwa Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà n’ihu ụlọikwuu Jehova n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn,+ 2 Ihe E Mere 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sọlọmọn na ọgbakọ ahụ dum ya na ha nọ wee gaa n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn;+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ụlọikwuu nzute+ nke ezi Chineke dị, bụ́ nke Mozis ohu+ Jehova wuru n’ala ịkpa.
2 Ma ndị Izrel nọ na-achụ àjà n’ebe ndị dị elu,+ n’ihi na ọ dịbeghị ụlọ e wuuru aha Jehova ruo n’oge ahụ.+
39 hapụkwa Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà n’ihu ụlọikwuu Jehova n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn,+
3 Sọlọmọn na ọgbakọ ahụ dum ya na ha nọ wee gaa n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn;+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ụlọikwuu nzute+ nke ezi Chineke dị, bụ́ nke Mozis ohu+ Jehova wuru n’ala ịkpa.