1 Ndị Eze 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Gị onwe gị maara nke ọma na Devid nna m enweghị ike iwuru aha Jehova bụ́ Chineke ya ụlọ n’ihi agha+ ha ji gbaa ya gburugburu, ruo mgbe Jehova mere ka ha nọrọ n’okpuru ọbụ ụkwụ ya. 1 Ihe E Mere 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gaa gwa Devid bụ́ ohu m, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụghị gị ga-ewuru m ụlọ m ga-ebi.+ 1 Ihe E Mere 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya ga-ewuru m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ 1 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+ Ọrụ Ndịozi 7:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Otú ọ dị, ọ bụ Sọlọmọn wuuru ya ụlọ.+
3 “Gị onwe gị maara nke ọma na Devid nna m enweghị ike iwuru aha Jehova bụ́ Chineke ya ụlọ n’ihi agha+ ha ji gbaa ya gburugburu, ruo mgbe Jehova mere ka ha nọrọ n’okpuru ọbụ ụkwụ ya.
6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+