9 Samuel wee were nwa atụrụ ka na-aṅụ ara chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà a na-esurecha n’ọkụ;+ Samuel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere Izrel aka,+ Jehova wee za ya.+
5 O wee sị: “Udo dị. Abịara m ịchụrụ Jehova àjà. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu ga-esokwa m jee n’ebe ahụ a ga-achụ àjà.” O wee doo Jesi na ụmụ ya ndị ikom nsọ wee kpọọ ha ka ha bịa n’ebe ahụ a ga-achụ àjà.