Ọpụpụ 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+ Levitikọs 11:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu;+ unu ga-edo onwe unu nsọ, unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Ya mere, unu ejila ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè mee ka mkpụrụ obi unu ghara ịdị ọcha. Levitikọs 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Unu ga-edo onwe unu nsọ wee bụrụ ndị dị nsọ,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+
44 N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu;+ unu ga-edo onwe unu nsọ, unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Ya mere, unu ejila ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè mee ka mkpụrụ obi unu ghara ịdị ọcha.