Ọpụpụ 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.” Levitikọs 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+ Diuterọnọmi 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala. 1 Ndị Tesalonaịka 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke kpọrọ anyị ka anyị bụrụ ndị dị nsọ,+ ọ bụghị ka anyị bụrụ ndị na-adịghị ọcha. 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 kama, dị ka Onye Nsọ ahụ nke kpọrọ unu, bụrụkwanụ ndị dị nsọ n’omume unu niile,+
6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.”
2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+
2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.