Ọnụ Ọgụgụ 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Livaị wee mee onwe ha ka ha dị ọcha+ ma saa uwe ha, e mesịa, Erọn mere ka ha gaa ihu na azụ dị ka àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Erọn wee kpuchiere ha mmehie iji mee ka ha dị ọcha.+
21 Ndị Livaị wee mee onwe ha ka ha dị ọcha+ ma saa uwe ha, e mesịa, Erọn mere ka ha gaa ihu na azụ dị ka àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Erọn wee kpuchiere ha mmehie iji mee ka ha dị ọcha.+