Ọnụ Ọgụgụ 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụkwa ihe ị ga-eme ha iji mee ka ha dị ọcha: Fesa ha mmiri na-asachapụ mmehie,+ ha ga-eji agụba kpụchaa ajị dị n’ahụ́+ ha dum, ha ga-asụkwa uwe+ ha ma mee onwe ha ka ha dị ọcha.+
7 Nke a bụkwa ihe ị ga-eme ha iji mee ka ha dị ọcha: Fesa ha mmiri na-asachapụ mmehie,+ ha ga-eji agụba kpụchaa ajị dị n’ahụ́+ ha dum, ha ga-asụkwa uwe+ ha ma mee onwe ha ka ha dị ọcha.+