Ọnụ Ọgụgụ 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otú a ka ị ga-esi mee ka ha dị ọcha: Fesa ha mmiri na-asachapụ mmehie. Ha ga-eji agụba kpụchaa ajị niile dị ha n’ahụ́, sụọ uwe ha, ma mee onwe ha ka ha dị ọcha.+
7 Otú a ka ị ga-esi mee ka ha dị ọcha: Fesa ha mmiri na-asachapụ mmehie. Ha ga-eji agụba kpụchaa ajị niile dị ha n’ahụ́, sụọ uwe ha, ma mee onwe ha ka ha dị ọcha.+