-
Levitikọs 16:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Onye kpọrọ ha ọkụ ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. O mechaa, o nweziri ike ịbata n’ebe unu mara ụlọikwuu.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 19:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Onye nchụàjà ga-ejizi mmiri sụọ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. E mechaa, ọ ga-abata n’ebe unu mara ụlọikwuu. Ma onye nchụàjà ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
-