-
Levitikọs 8:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 O fesaziri mmanụ ahụ ugboro asaa n’ebe ịchụàjà ma tee ebe ịchụàjà na arịa ya niile na nnukwu ite ahụ na ihe e ji adọkwasị ya mmanụ ka ha wee dị nsọ.
-