-
Levitikọs 16:28Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
28 Onye kpọrọ ha ọkụ ga-asụ uwe ya, ọ ga-asa ahụ́ na mmiri, e mesịakwa, ọ ga-abata n’ebe unu mara ụlọikwuu.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 19:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Onye nchụàjà ga-eji mmiri sụọ uwe ya, saakwa ahụ́, e mesịa, ọ pụrụ ịbata n’ebe unu mara ụlọikwuu; ma onye nchụàjà ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
-