Ọpụpụ 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-eme efere ọla kọpa, werekwa ọla kọpa mee ihe ndọkwasị ya maka ịsa aka na ụkwụ,+ ị ga-adọba ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+ Ezikiel 36:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+
18 “Ị ga-eme efere ọla kọpa, werekwa ọla kọpa mee ihe ndọkwasị ya maka ịsa aka na ụkwụ,+ ị ga-adọba ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+
25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+