1 Ndị Eze 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka oge na-aga, Adọnaịja nwa Hagit bịakwutere Bat-shiba,+ nne Sọlọmọn. O wee sị ya: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”+ O wee zaa, sị: “Udo dị.” 2 Ndị Eze 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo na ngwa ngwa Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru ozugbo, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo+ ga-esi dị ebe ọ bụ na nne gị Jezibel+ na-akwa iko ma na-agba afa nke ukwuu?”+
13 Ka oge na-aga, Adọnaịja nwa Hagit bịakwutere Bat-shiba,+ nne Sọlọmọn. O wee sị ya: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”+ O wee zaa, sị: “Udo dị.”
22 O wee ruo na ngwa ngwa Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru ozugbo, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo+ ga-esi dị ebe ọ bụ na nne gị Jezibel+ na-akwa iko ma na-agba afa nke ukwuu?”+