Ọrụ Ndịozi 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, ka ụlọ Izrel dum mara n’ezie na Chineke mere ya Onyenwe anyị+ na Kraịst, bụ́ Jizọs a, onye unu kpọgidere n’osisi.”+ Ndị Filipaị 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka ire ọ bụla wee kwupụtakwa+ na Jizọs Kraịst bụ Onyenwe anyị+ iji wetara Chineke bụ́ Nna otuto.+
36 Ya mere, ka ụlọ Izrel dum mara n’ezie na Chineke mere ya Onyenwe anyị+ na Kraịst, bụ́ Jizọs a, onye unu kpọgidere n’osisi.”+