2 Ndị Kọrịnt 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ezie, anyị adịghị agafe ókèala anyị dị ka à ga-asị na ókèala anyị agụnyeghị ebe unu nọ, n’ihi na anyị bụ ndị mbụ bịarutere n’ebe unu nọ ma zisaa ozi ọma banyere Kraịst.+
14 N’ezie, anyị adịghị agafe ókèala anyị dị ka à ga-asị na ókèala anyị agụnyeghị ebe unu nọ, n’ihi na anyị bụ ndị mbụ bịarutere n’ebe unu nọ ma zisaa ozi ọma banyere Kraịst.+