10 Dị ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ si dị,+ bụ́ nke e nyere m, dị ka onye nduzi ọrụ nke maara ihe, atọrọ m ntọala,+ ma onye ọzọ na-ewu ụlọ n’elu ya. Ma ka onye ọ bụla na-elezi anya otú o si ewu ụlọ n’elu ya.+
15 N’ihi na ọ bụ ezie na unu pụrụ inwe puku ndị nduzi iri+ n’ime Kraịst, n’ezie, unu enweghị ọtụtụ nna;+ n’ihi na n’ime Kraịst Jizọs, aghọwo m nna unu site n’ozi ọma.+