Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 16
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 16:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 24:17; Ro 15:26
  • +2Kọ 8:4
  • +Ga 1:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1998, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 16:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 88

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    11/2023, p. 3

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 14

    7/15/2008, p. 27-28

    12/1/2002, p. 5

    11/1/2002, p. 26-30

    11/1/1998, p. 24

    12/1/1994, p. 17

    1/15/1992, p. 17

    4/15/1991, p. 27

    Ozi Alaeze,

    1/2002, p. 7

1 Ndị Kọrịnt 16:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 8:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 7

1 Ndị Kọrịnt 16:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 7

1 Ndị Kọrịnt 16:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:21; 2Kọ 1:16

1 Ndị Kọrịnt 16:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:15; Ro 15:24; 3Jn 6

1 Ndị Kọrịnt 16:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:2
  • +Jes 4:15; 1Jn 5:14
  • +Ọrụ 18:21

1 Ndị Kọrịnt 16:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:1

1 Ndị Kọrịnt 16:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2008, p. 18

    12/15/1990, p. 23

1 Ndị Kọrịnt 16:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:1; Fil 2:19
  • +Fil 2:20; 1Ti 4:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 14-15

1 Ndị Kọrịnt 16:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 4:12

1 Ndị Kọrịnt 16:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/1996, p. 22

1 Ndị Kọrịnt 16:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:6
  • +1Kọ 15:58; Fil 1:27
  • +Ọrụ 4:29
  • +Efe 6:10; Kọl 1:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2015, p. 13-17

    1/1/2003, p. 18-19

    4/1/2002, p. 15, 27-28

    4/15/1990, p. 26-28

    Teta!,

    5/8/2000, p. 15

    Ozi Alaeze,

    2/2000, p. 8

1 Ndị Kọrịnt 16:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 13:4; 1Pi 4:8

1 Ndị Kọrịnt 16:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 16:5
  • +2Kọ 8:4; Hib 6:10

1 Ndị Kọrịnt 16:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 2:29; 1Te 5:12; 1Ti 5:17

1 Ndị Kọrịnt 16:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:16

1 Ndị Kọrịnt 16:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 7:13
  • +Fil 2:29

1 Ndị Kọrịnt 16:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 16:5
  • +Faị 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2007, p. 10

1 Ndị Kọrịnt 16:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 16:16

1 Ndị Kọrịnt 16:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 3:17; Faị 19

1 Ndị Kọrịnt 16:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:8
  • +Mkp 22:20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 16:1Ọrụ 24:17; Ro 15:26
1 Kọr. 16:12Kọ 8:4
1 Kọr. 16:1Ga 1:2
1 Kọr. 16:32Kọ 8:19
1 Kọr. 16:5Ọrụ 19:21; 2Kọ 1:16
1 Kọr. 16:6Ọrụ 17:15; Ro 15:24; 3Jn 6
1 Kọr. 16:7Ọrụ 20:2
1 Kọr. 16:7Jes 4:15; 1Jn 5:14
1 Kọr. 16:7Ọrụ 18:21
1 Kọr. 16:8Ọrụ 19:1
1 Kọr. 16:9Ọrụ 19:10
1 Kọr. 16:10Ọrụ 16:1; Fil 2:19
1 Kọr. 16:10Fil 2:20; 1Ti 4:14
1 Kọr. 16:111Ti 4:12
1 Kọr. 16:12Ọrụ 18:24
1 Kọr. 16:131Te 5:6
1 Kọr. 16:131Kọ 15:58; Fil 1:27
1 Kọr. 16:13Ọrụ 4:29
1 Kọr. 16:13Efe 6:10; Kọl 1:11
1 Kọr. 16:141Kọ 13:4; 1Pi 4:8
1 Kọr. 16:15Ro 16:5
1 Kọr. 16:152Kọ 8:4; Hib 6:10
1 Kọr. 16:16Fil 2:29; 1Te 5:12; 1Ti 5:17
1 Kọr. 16:171Kọ 1:16
1 Kọr. 16:182Kọ 7:13
1 Kọr. 16:18Fil 2:29
1 Kọr. 16:19Ro 16:5
1 Kọr. 16:19Faị 2
1 Kọr. 16:20Ro 16:16
1 Kọr. 16:212Te 3:17; Faị 19
1 Kọr. 16:22Ga 1:8
1 Kọr. 16:22Mkp 22:20
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 16:1-24

1 Ndị Kọrịnt

16 N’ihe banyere ịnakọta onyinye+ maka ndị nsọ,+ dị nnọọ ka m nyere ọgbakọ ndị dị na Galeshia+ iwu, na-emekwanụ otú ahụ. 2 Kwa ụbọchị mbụ n’izu, ka onye ọ bụla n’ime unu nọrọ n’ụlọ ya wepụta ihe ma debe ya dị ka ihe si na-agara ya nke ọma, ka e wee ghara ịnakọta onyinye mgbe m bịarutere. 3 Ma mgbe m rutere ebe ahụ, ọ bụ ndị ikom ọ bụla unu ji akwụkwọ ozi+ kwado ka m ga-eziga ka ha buru onyinye obiọma unu gaa Jeruselem. 4 Otú ọ dị, ọ bụrụ na o kwesịrị ekwesị ka mụ onwe m gaa ebe ahụ, ha ga-eso m gaa.

5 Ma m ga-abịakwute unu ma m gachaa Masedonia, n’ihi na m ga-esi Masedonia+ bịa; 6 ma eleghị anya, m ga-anọtụ na nke unu, ma ọ bụ, ọbụna nọrọ ruo mgbe oge oyi gafere, ka unu wee dupụtụ+ m n’ebe m ga-achọ ịgawa. 7 N’ihi na achọghị m ịhụ unu ugbu a m na-agafe, n’ihi na enwere m olileanya ịnọnyetụrụ unu,+ ma ọ bụrụ na Jehova+ ekwe.+ 8 Ma m ga-anọ n’Efesọs+ ruo n’ememme Pentikọst; 9 n’ihi na e megheworo m ọnụ ụzọ buru ibu+ nke na-eduga n’ịrụ ọrụ, ma e nwere ọtụtụ ndị mmegide.

10 Otú ọ dị, ọ bụrụ na Timoti+ abịarute, hụnụ na egwu ọ bụla atụghị ya n’etiti unu, n’ihi na ọ na-arụ ọrụ Jehova,+ ọbụna dị ka m na-arụ. 11 Ya mere, ka onye ọ bụla ghara ilelị ya.+ Dupụtụnụ ya n’udo, ka o wee bịakwute m n’ebe a, n’ihi na mụ na ụmụnna na-eche ya.

12 N’ihe banyere Apọlọs+ nwanna anyị, arịọsiri m ya ike nke ukwuu ka o soro ụmụnna ndị ahụ bịakwute unu, ma ọ bụghị uche ya ma ọlị ịbịa ugbu a; kama ọ ga-abịa mgbe o nwere ohere.

13 Mụrụnụ anya,+ guzosienụ ike n’okwukwe,+ na-emenụ ka ndị dimkpa,+ dịnụ ike.+ 14 Ka ihe niile unu na-eme bụrụ n’ịhụnanya.+

15 Ma m na-agba unu ume, ụmụnna m: Unu maara na ezinụlọ Stefanas bụ mkpụrụ mbụ+ n’Akeya, na ha dị njikere ijere ndị nsọ ozi.+ 16 Ka unu na-edokwa onwe unu n’okpuru ndị dị otú ahụ nakwa n’okpuru onye ọ bụla so na-arụ ọrụ ma na-adọgbu onwe ya n’ọrụ.+ 17 Ma m na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọnụnọ Stefanas+ na Fọtunetọs na Akeikọs nọ ya, n’ihi na ha anọchitewo anya ọnụnọ unu na-anọghị n’ebe a. 18 N’ihi na ha emewo ka mmụọ m na mmụọ unu dị ọhụrụ.+ Ya mere, na-akwanyerenụ ndị dị otú ahụ ùgwù.+

19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị. 20 Ụmụnna niile na-ekele unu. Jirinụ nsusu ọnụ dị nsọ kelee ibe unu.+

21 Nke a bụ ekele m, nke mụ onwe m bụ́ Pọl, ji aka m dee.+

22 Ọ bụrụ na ọ dị onye na-ahụghị Onyenwe anyị n’anya nke ukwuu, ya bụrụ onye a bụrụ ọnụ.+ Onyenwe anyị, biko, bịa!+ 23 Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ dịnyere unu. 24 Ka ịhụnanya m dịnyere unu niile n’ime Kraịst Jizọs.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya