12 Ụmụnna anyị, anyị na-arịọ unu ka unu na-akwanyere ndị na-arụsi ọrụ ike n’etiti unu ùgwù, bụ́ ndị na-elekọta+ unu n’ime Onyenwe anyị ma na-adụ unu ọdụ;
17 Ka a gụọ ndị okenye bụ́ ndị na-arụ ọrụ nlekọta+ n’ụzọ dị mma ná ndị ruru eru inweta nsọpụrụ okpukpu abụọ,+ karịsịa, ndị na-arụsi ọrụ ike n’ikwu okwu na izi ihe.+