1 Ndị Tesalonaịka 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+ 1 Pita 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+
6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+
8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+