Diuterọnọmi 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Izrel dum ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa eme ihe ọ bụla yiri ihe ọjọọ nke a ọzọ n’etiti unu.+ Diuterọnọmi 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmadụ niile ga-anụkwa ya wee tụọ egwu,+ ha agaghịkwa eme omume mpako ọzọ. 1 Timoti 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Na-adọ ndị na-eme mmehie+ aka ná ntị+ n’ihu mmadụ niile, ka ndị ọzọ wee tụọkwa egwu.+
11 Izrel dum ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa eme ihe ọ bụla yiri ihe ọjọọ nke a ọzọ n’etiti unu.+