Ọnụ Ọgụgụ 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ bụ okwu Jehova ka o leghaara anya,+ n’ihi na ọ bụkwa ihe o nyere n’iwu ka o mebiri,+ a ghaghị ibipụ+ mkpụrụ obi ahụ. Njehie ya ga-adị ya n’isi.’”+ Diuterọnọmi 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Izrel dum ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa eme ihe ọ bụla yiri ihe ọjọọ nke a ọzọ n’etiti unu.+ Diuterọnọmi 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị fọdụrụ ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ọ dịghịkwa mgbe ọ bụla ha ga-eme ụdị ihe ọjọọ a n’etiti unu.+
31 N’ihi na ọ bụ okwu Jehova ka o leghaara anya,+ n’ihi na ọ bụkwa ihe o nyere n’iwu ka o mebiri,+ a ghaghị ibipụ+ mkpụrụ obi ahụ. Njehie ya ga-adị ya n’isi.’”+
11 Izrel dum ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa eme ihe ọ bụla yiri ihe ọjọọ nke a ọzọ n’etiti unu.+
20 Ndị fọdụrụ ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ọ dịghịkwa mgbe ọ bụla ha ga-eme ụdị ihe ọjọọ a n’etiti unu.+