Aịzaya 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, nke a bụ ihe Onye Nsọ Izrel kwuru: “N’ihi ọjụjụ unu jụrụ okwu a,+ ebe ọ bụkwa na unu tụkwasịrị obi n’irigbu mmadụ nakwa n’ihe aghụghọ, unu wee dabere na ya,+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, onye na-ajụ,+ ọ bụghị mmadụ ka ọ na-ajụ, kama ọ bụ Chineke,+ bụ́ onye tinyere mmụọ nsọ+ ya n’ime unu.
12 Ya mere, nke a bụ ihe Onye Nsọ Izrel kwuru: “N’ihi ọjụjụ unu jụrụ okwu a,+ ebe ọ bụkwa na unu tụkwasịrị obi n’irigbu mmadụ nakwa n’ihe aghụghọ, unu wee dabere na ya,+
8 Ya mere, onye na-ajụ,+ ọ bụghị mmadụ ka ọ na-ajụ, kama ọ bụ Chineke,+ bụ́ onye tinyere mmụọ nsọ+ ya n’ime unu.