Jeremaya 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Unu ga-abụ ndị m,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu.”+ Ezikiel 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ka ha wee jee ije n’ụkpụrụ m, debe mkpebi ikpe m, mezuokwa ha;+ ha ga-abụkwa ndị nke m n’ezie,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha.”’+ Ezikiel 37:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụlọikwuu m ga-ekpuchikwa ha,+ m ga-abụkwa Chineke ha, ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+
20 ka ha wee jee ije n’ụkpụrụ m, debe mkpebi ikpe m, mezuokwa ha;+ ha ga-abụkwa ndị nke m n’ezie,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha.”’+