1 Ihe E Mere 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid bụ́ eze wee bilie ọtọ kwuo, sị: “Nụrụnụ, ụmụnne m na ndị m. Ọ dị m n’obi+ iwuru igbe ọgbụgba ndụ Jehova ụlọ izu ike, ka ọ bụkwaara Chineke anyị ihe mgbakwasị ụkwụ,+ emewokwa m nkwadebe maka iwu ya.+ Abụ Ọma 99:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Toonụ Jehova Chineke anyị,+ kpọọkwanụ isiala n’ebe mgbakwasị ụkwụ ya;+Ya onwe ya dị nsọ.+
2 Devid bụ́ eze wee bilie ọtọ kwuo, sị: “Nụrụnụ, ụmụnne m na ndị m. Ọ dị m n’obi+ iwuru igbe ọgbụgba ndụ Jehova ụlọ izu ike, ka ọ bụkwaara Chineke anyị ihe mgbakwasị ụkwụ,+ emewokwa m nkwadebe maka iwu ya.+