Levitikọs 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ejegharịkwa n’etiti unu wee bụrụ Chineke unu,+ unu onwe unu ga-abụkwa ndị m.+ Jeremaya 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Unu ga-abụ ndị m,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu.”+ Ezikiel 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ka ha wee jee ije n’ụkpụrụ m, debe mkpebi ikpe m, mezuokwa ha;+ ha ga-abụkwa ndị nke m n’ezie,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha.”’+ Mkpughe 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+
20 ka ha wee jee ije n’ụkpụrụ m, debe mkpebi ikpe m, mezuokwa ha;+ ha ga-abụkwa ndị nke m n’ezie,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha.”’+
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+