1 Ndị Kọrịnt 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na unu bụ ụlọ nsọ Chineke,+ nakwa na mmụọ Chineke bi n’ime unu?+ 1 Ndị Kọrịnt 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ+ nke mmụọ nsọ, nke dị n’ime unu,+ nke unu nwetara n’aka Chineke? Ọ bụghịkwa unu nwe onwe unu,+
19 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ+ nke mmụọ nsọ, nke dị n’ime unu,+ nke unu nwetara n’aka Chineke? Ọ bụghịkwa unu nwe onwe unu,+