Hosia 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ha adịghị agwa ha+ na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ha agbawo ha gburugburu.+ Ọ dị n’ihu m.+ Hosia 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe Izrel ji anya isi agbagidewo ya akaebe,+ ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha,+ ihe a dum emeghịkwa ka ha chọọ ya.+
2 Obi ha adịghị agwa ha+ na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ha agbawo ha gburugburu.+ Ọ dị n’ihu m.+
10 Ihe Izrel ji anya isi agbagidewo ya akaebe,+ ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha,+ ihe a dum emeghịkwa ka ha chọọ ya.+