6 “‘Mụ onwe m kwa mere ka ezé unu na-acha ọcha+ n’obodo unu niile, meekwa ka ụkọ ihe oriri dị n’obodo niile unu bi;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.
6 Chọọnụ Jehova, ka unu wee dịrị ndụ,+ unu ụlọ Josef,+ ka o wee ghara ịrụ ọrụ dị ka ọkụ,+ ka ọ gharakwa ire, Betel ewee ghara inwe onye ga-emenyụ ọkụ na-agba ya,+