Diuterọnọmi 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ike ga-agwụ ha n’ihi agụụ,+ oké ahụ́ ọkụ ga-eripịakwa ha,+Ya na ajọ mbibi.+M ga-ezitekwa anụ ọhịa ka ha taa ha,+Ha na anụ ndị na-akpụ n’ala ka ha tanye ha elò n’ahụ́.+ 2 Ndị Eze 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ịlaịsha gwara nwaanyị ahụ o mere ka nwa ya dị ndụ ọzọ,+ sị: “Bilie, gị na ezinụlọ gị, gaa biri dị ka ọbịa n’ebe ọ bụla ị pụrụ ibi dị ka ọbịa;+ n’ihi na Jehova ekwuwo na ụnwụ ga-ada,+ ọ bụghị naanị nke ahụ, ọ ga-adị n’ala a ruo afọ asaa.”+
24 Ike ga-agwụ ha n’ihi agụụ,+ oké ahụ́ ọkụ ga-eripịakwa ha,+Ya na ajọ mbibi.+M ga-ezitekwa anụ ọhịa ka ha taa ha,+Ha na anụ ndị na-akpụ n’ala ka ha tanye ha elò n’ahụ́.+
8 Ịlaịsha gwara nwaanyị ahụ o mere ka nwa ya dị ndụ ọzọ,+ sị: “Bilie, gị na ezinụlọ gị, gaa biri dị ka ọbịa n’ebe ọ bụla ị pụrụ ibi dị ka ọbịa;+ n’ihi na Jehova ekwuwo na ụnwụ ga-ada,+ ọ bụghị naanị nke ahụ, ọ ga-adị n’ala a ruo afọ asaa.”+