17Ịlaịja+ onye Tishbe, bụ́ otu n’ime ndị bi na Gilied,+ wee sị Ehab: “Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ,+ bụ́ onye m guzo n’ihu ya,+ igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo n’ime afọ ndị a,+ ọ gwụla ma m̀ kwuru ka o mee!”+
28 Otu n’ime ha, onye aha ya bụ Agabọs,+ biliri wee site n’ike mmụọ nsọ gosi na oké ụnwụ ga-ada n’elu ụwa dum mmadụ bi;+ bụ́ ụnwụ nke dara n’oge Klọdiọs.