22 Ò nwere nke ọ bụla n’ime arụsị na-abaghị uru+ nke mba dị iche iche pụrụ ime ka mmiri zoo, ka eluigwe ọ̀ pụrụ ime ka oké mmiri zoo?+ Ọ́ bụghị gị, Jehova bụ́ Chineke anyị, bụ Onye pụrụ ime ya?+ Anyị nwere olileanya n’ebe ị nọ, n’ihi na ọ bụ gị mere ihe a niile.+
25 Dị ka ihe atụ, ana m agwa unu n’eziokwu, N’ụbọchị Ịlaịja, e nwere ọtụtụ ndị inyom di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ruo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ dakwasị ala a dum,+