Abụ Ọma 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghịkwa onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+Ihere ga-eme ndị na-aghọ aghụghọ n’efu.+ Abụ Ọma 130:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Atụwo m anya enyemaka gị, Jehova, mkpụrụ obi m atụwo anya enyemaka gị,+Echerewo m okwu gị.+