14 Ịlaịsha wee sị: “Dị nnọọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị ndụ,+ bụ́ onye m guzo n’ihu ya, a sị na ọ bụghị n’ihi ihu Jehọshafat eze Juda,+ agaraghị m ele gị anya ma ọ bụ hụ gị.+
16 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha amụta ụzọ ndị m wee jiri aha m na-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’ dị ka ha kụziiri ndị m iji Bel na-aṅụ iyi,+ a ga-eme ka ha kwụsie ike n’etiti ndị m.+