Joshụa 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 site n’ịghara iso mba ndị a na-akpakọrịta,+ bụ́ ndị a fọdụrụ n’etiti unu. Unu akpọtụkwala chi ha aha,+ unu ejikwala ha ṅụọ iyi,+ unu efekwala ha ofufe, unu akpọkwarala ha isiala.+ Zefanaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 bipụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe isiala,+ nakwa ndị na-akpọ isiala,+ bụ́ ndị na-aṅụrụ Jehova iyi+ ma jiri Malkam na-aṅụ iyi;+
7 site n’ịghara iso mba ndị a na-akpakọrịta,+ bụ́ ndị a fọdụrụ n’etiti unu. Unu akpọtụkwala chi ha aha,+ unu ejikwala ha ṅụọ iyi,+ unu efekwala ha ofufe, unu akpọkwarala ha isiala.+
5 bipụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe isiala,+ nakwa ndị na-akpọ isiala,+ bụ́ ndị na-aṅụrụ Jehova iyi+ ma jiri Malkam na-aṅụ iyi;+