Ọnụ Ọgụgụ 22:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ma mmụọ ozi Jehova sịrị Belam: “Soro ndị ikom ahụ gawa;+ ma ekwula ihe ọ bụla ọzọ ma e wezụga ihe m ga-agwa gị.”+ Belam wee soro ndị Belak mere ndị isi gawa. 2 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Mịkaya sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ihe Chineke m ga-ekwu, ọ bụ ya ka m ga-ekwu.”+ Jeremaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+ Jeremaya 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru. Ezikiel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ na-aka anya+ na ndị isi ike,+ m na-edunye gị ka ị gakwuru ha, sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
35 Ma mmụọ ozi Jehova sịrị Belam: “Soro ndị ikom ahụ gawa;+ ma ekwula ihe ọ bụla ọzọ ma e wezụga ihe m ga-agwa gị.”+ Belam wee soro ndị Belak mere ndị isi gawa.
7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+
28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru.
4 Ụmụ na-aka anya+ na ndị isi ike,+ m na-edunye gị ka ị gakwuru ha, sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+