-
Abụ Ọma 95:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà kpọchiri na Meriba,+
Dị ka ha mere n’ụbọchị ha nọ na Masa nke dị n’ala ịkpa,+
-