Joshụa 11:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụ Jehova hapụrụ ha ka obi ha kpọchie+ nke mere ka ha lụso ndị Izrel agha, ka o wee bibie ha n’emereghị ha ebere.+ A ga-ala ha n’iyi otú Jehova gwara Mosis.+
20 Ọ bụ Jehova hapụrụ ha ka obi ha kpọchie+ nke mere ka ha lụso ndị Izrel agha, ka o wee bibie ha n’emereghị ha ebere.+ A ga-ala ha n’iyi otú Jehova gwara Mosis.+