Diuterọnọmi 32:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 n’ihi na unu emesoghị m otú unu kwesịrị isi meso m+ n’etiti ụmụ Izrel, na mmiri Meriba+ nke Kedesh, n’ala ịkpa Zin; n’ihi na unu edoghị m nsọ n’etiti ụmụ Izrel.+ Abụ Ọma 105:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O meghere oké nkume, mmiri wee malite ịgbapụta;+Mmiri a ghọrọ osimiri wee sọfere ógbè mmiri na-adịghị.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+ Ndị Hibru 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ka a nọ na-ekwu, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà mere mgbe ha kpasuru m oké iwe.”+
51 n’ihi na unu emesoghị m otú unu kwesịrị isi meso m+ n’etiti ụmụ Izrel, na mmiri Meriba+ nke Kedesh, n’ala ịkpa Zin; n’ihi na unu edoghị m nsọ n’etiti ụmụ Izrel.+
41 O meghere oké nkume, mmiri wee malite ịgbapụta;+Mmiri a ghọrọ osimiri wee sọfere ógbè mmiri na-adịghị.+
4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+
15 ka a nọ na-ekwu, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà mere mgbe ha kpasuru m oké iwe.”+