Ọpụpụ 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa+ nakwa Meriba,+ n’ihi esemokwu ụmụ Izrel sere nakwa n’ihi ule ha lere Jehova,+ na-asị: “Jehova ọ̀ nọ n’etiti anyị ka ọ̀ bụ na ọ nọghị?”+ Diuterọnọmi 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Unu elela Jehova bụ́ Chineke unu ule,+ dị ka unu lere ya ule na Masa.+ Diuterọnọmi 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Na Tabera+ nakwa na Masa+ nakwa na Kibrọt-hateeva,+ unu kpasukwara Jehova iwe.+ Diuterọnọmi 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+ Ndị Hibru 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà kpọchiri mgbe ha kpasuru m oké iwe,+ dị ka ha mere n’ụbọchị ha lere m ule+ n’ala ịkpa,+
7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa+ nakwa Meriba,+ n’ihi esemokwu ụmụ Izrel sere nakwa n’ihi ule ha lere Jehova,+ na-asị: “Jehova ọ̀ nọ n’etiti anyị ka ọ̀ bụ na ọ nọghị?”+
8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+
8 unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà kpọchiri mgbe ha kpasuru m oké iwe,+ dị ka ha mere n’ụbọchị ha lere m ule+ n’ala ịkpa,+