Ọpụpụ 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lezie anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ị na-aga ghara ịgba ndụ,+ ka ọ ghara ịbụrụ gị ọnyà n’etiti unu.+ Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+
12 Lezie anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ị na-aga ghara ịgba ndụ,+ ka ọ ghara ịbụrụ gị ọnyà n’etiti unu.+
2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+